Aloy Ejimakor: Ndi uweojii ejighị Nnamdi Kanu na Singapore

Mgbe e biputara ya

Ọkaiwu otu Ipob bụ Aloy Ejimakor kwuru na ebubo na ndị uweojii mba Singapore anwụchiela Nnamdi Kanu bụ "akụkọ ụgha".