Igbo Cultural festival: Otu emume Ịgwa Mang si nye aka ichekwa omenala ndị Abiriba, Abia state

Aha onyonyo, Ihe mere emume Igwa Magan jiri dịri ndị Abiriba mkpa
Mgbe e biputara ya

Igwa Mang bu emume a na-eme afọ anọ maọbụ ise n'Abiriba, Abia steeti.

Ọ bu emume e ji ama aba ọgbọ.

Ugbua, ọ bu ndị ọgbọ Akanu mere nke ha.

Ndị Abiriba niile, ebe ọbụla ha nọ, so eme emume a, ọkachasị ndị ruru afọ 40 gawa.

Akụkọ a so anya onye so eme ya bụ emume maka gosi etu ụmụnwaanyị si akwado di ha n'ime emume a.

Gee akụkọ n'uju ka ịmata ihe mere emume Jiri dị mkpa.

Ọ bu Chris Okereke na Chiemela Mgbeahuru mere akụkọ a.