Igbo Culture: Ihe emume ịwa akwa pụtara n'Ihitte Uboma

Aha onyonyo, Lee emume ịwa akwa ndị Obowo
Mgbe e biputara ya

Emume ịwa akwa n'Ihitte Uboma dị n'imo steeti bụ emume e ji aghọpụta ụmụnwoke tozurula ihe e ji nwoke eme.