You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Killiwee Nwachukwu bụ dimkpa ka ibe ya
Mgbe e biputara ya
Killiwee Nwachukwu bụ dimkpa ka ibe ya.
Ọtụtụ ndị mmadụ n'ala Igbo ma onye ọ bụ kama akụko ya niile na-adị ka ọ bụ akụkọ ifo.
Anyi jụrụ nwanne ya na nwa ya nwoke ka ha kọwaara anyị ma nwoke a ọ bụ mmụọ ka ọ bụ mmadụ.
- Ị ma etu Killiwee Nwachukwu siri nwete aha ya?
- 'Dick Tiger tinyere ego ọ kụtara n'ọkpọ na nkwado agha Biafra'
- Ka ndị Amaigbo siri mata na King Jaja nke Opobo bụ Mbanaso
- Onye bụ 'Sarah Baartman' a e ji maka ya adọri Dice Ailes?
- Ihe Imo state ji bụrụ "elelebe ejeghi ọrụ"
- Ụmụnwaanyị Imo state bụ "a kwaa a kwụrụ" na Nigeria
Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu, Manuella Bonomi na Nnamdi Agbanelo.