Killiwee Nwachukwu bụ dimkpa ka ibe ya

Aha onyonyo, Killiwee Nwachukwu - O ji aka agbaji igwe
Mgbe e biputara ya

Killiwee Nwachukwu bụ dimkpa ka ibe ya.

Ọtụtụ ndị mmadụ n'ala Igbo ma onye ọ bụ kama akụko ya niile na-adị ka ọ bụ akụkọ ifo.

Anyi jụrụ nwanne ya na nwa ya nwoke ka ha kọwaara anyị ma nwoke a ọ bụ mmụọ ka ọ bụ mmadụ.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu, Manuella Bonomi na Nnamdi Agbanelo.