You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Uche ndị mmadụ gbasara ngagharịiwe a na-eme megide mkpagbu ndị SARS
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ ụmụ Naịjirịa gụnyere ụmụ Igbo etinyela ọnụ na ngagharịiwe a na-eme megide mkpagbu ndị uweojii ngalaba SARS.
Ọtụtụ n'ime ndị a na-ekwu ka gọọmentị kpochapụ ngalaba a, na ọrụ ha na-arụ ugbua abụghị ihe e ji hiwe ha.
Mana Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari agwala onyeisi ndi uweojii bụ Muhammed Adamu ka ọ gbaa mbọ lebanye anya n'okwu ahụ.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: