You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Coronavirus: Ihe mere m ji asachasị ebe a na-agwọ ndị bu coronavirus
Mgbe e biputara ya
Damoah Asareh nwafọ mba Gana na-arụ n'ụlọọgwụ ebe a na-elekọta ndị bu coronavirua akọwala ihe ọ na-agabiga n'ọrụ ya.
Ọ sị na ọ na-eme nke a iji nyere ndị a aka.
Ọ kwuru na ọ bụ eziokwu na ụjọ na-atụ ya n'ọrụ a mana ndị a bụ mmadụ ibe ya.
Na ọ bụrụ na ọ bịaghị, na onye ga-enyere ndị a aka?
Asareh sị na nke ọzọ bụ na ọ hụrụ ọrụ ya n'anya.
Akụkọ ndị ga-amasị gị: