You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Coronavirus Tips: Mgbanaka 'gloves' ọ ga-egbochi gi ibute coronavirus?
Mgbe e biputara ya
Ndị mgbanaka (hand gloves) dị mkpa bụ ndị ọrụ ahụike na ndị na-arụ ebe a na-agwọ ndị nwere ọrịa coronavirus.
Ọ bụghị mmadụ niile ka ọ dị mkpa na ha ga-eji 'gloves' yichie aka.
Mana ọ bụrụ na ị yiri mgbanaka, lekwa etu ị ga-esi akpachapụ anya.
Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Peter Mgbeahuru na Chimezie Ucheagbo