Igbo wrestling Festival: Mgba ndị Imerienwe

Mgbe e biputara ya

A hụ dimkpa, ahụ ogologo imi ya.

Asọmpi mgba ọdịnala bụ nnukwu emume ndị obodo Imerienwe ji emekọrịta nwanne na nwanne.

Ndị mere ihe nkiri a bụ Ikechukwu Kalu na Vining Ogu