You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
ịhe ịkwesịri ịma maka mgba nke Africa Wrestling Champ
Mgbe e biputara ya
Mgba nke kacha ụtọ n'abalị ụnyahụ bụ nke Melivin Bibo (86kg), nke ji ọkpụ iri asataghị otu (10-0) kụpụ onye otu ya nke South Africa mkpụru ọkwuru na anya were nwetere Nigeria ọlaedo nke anọ (4) n'ọgbọ freestyle ndị dimkpa.