World Kindness Day: Kedụ ihe ọma i meere mmadụ pụrụ iche?

Mgbe e biputara ya

Dịka taa bụ ụbọchi Ncheta ime mma (World Kindness Day), ụfọdụ ndị mmadụ kọwaara BBC Igbo ọgọ ha meerela mmadụ ibe ha.

Kirie ihe ha kwuru n'ihe nkiri a: