World Immigration Day: 'O nweghị ebe yiri ụlọ'

Mgbe e biputara ya

Otu onye garala ala Bekee a kpọrọ Chukwuemeka, gwara BBC Igbo na ọ dị mma onye gaa mba, ya rute ụlọ n'ihi na obodo amaka mma, obodo amaka mma, o nweghị obodo ga-adị onye ka ala nna ya.

Akụkọ ga-amasị gị: