Teacher's Day 2020: Nwoke na-azụ ụmụaka 1000 n'akwụkwọ n'efu n'Aba

Aha onyonyo, Free education: Nwoke na-azụ ụmụaka 1000 n'akwụkwọ n'efu n'Aba
Mgbe e biputara ya

Nwa Aba aha ya bụ Akachi Nwoke egosila na Aba na-eme ọgọ site n'ịzụ ụmụakwụkwọ ruru otu puku n'efu.

O kwuru na ihe kpalitere mmụọ ya ime ya bụ ihe bụ na ọ chọrọ ibelata agwa ọjọ dị n'etiti ndị ntoroọbịa.

O kwukwara na ọtụtụ ụmụakwụkwọ ọ na-azụ bụ nwa enwe nne na nwa enwe nna.

Ndị mere akụkọ a bụ Chiemela Peter Mgbeahuru na Ikechukwu Kalu

Akụkọ ndị ga-amasị gị