Education Day: Ị ga-akpọga nwa gị n'ụlọakwụkwọ ọha ka ọ bụ nke 'praiveti'?
Mgbe e biputara ya
Otu n'ime ihe niile ụfọdụ ụmụ Igbo kwuru bụ ihe ga-eme ka ha ghara ịkpọga ụmụ ha n'ụlọ akwụkwọ pụblik bụ na ndị ọchịchị Naịjirịa emebiela ụlọ akwụkwọ gọọmenti.
Ha kwukwara na nwata ọbụla gara ụlọ akwụkwọ gọọmenti ga-abụriri iti bọlibọ? I kwetere na nke a?
Akụkọ ndị ga-amasị gị: