Cameron Boyce: Ọnwụ ya agbawala ụwa obi

Cameron Boyce

Ebe foto si, Cameron Boyce/Instagram

Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Ezinaụlọ Cameron Boyce ekwuputela na nwa ha nwoke bụ ntorobịa na-eme ihe nkiri ama ama n'ụlọrụ Disney anwụọla.

Ọnụ na-ekwuchitere ezinụlọ ahụ kwuru na Boyce nwụrụ n'ụra ya ka akwụkwụ dọchara ya.

Boyce malitere ime ihe nkiri ya n'ejije akpọrọ 'Mirrors' mana eji ihe nkiri ọ na-eme na Disney wee mara ya.

Ọ bụ n'abali isii nke ọnwa Julai ka ekwuputere maka ọnwụ ya ma na-arụtụ aka na ọrịa na-arịabụ ya tupu ọnwuọ.

Lee photo o tinyere na soshal midia n'abali fotere ụbọchị ọnwụrụ.

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Ihe ndị ọzọ ikwesiri ịma maka Cameron Boyce

  • Ọ malitere mewe ihe nkiri n'afọ itoolu
  • Ọ meela ihe nkiri gụnyere 'Mirrors', 'Grown Ups', 'Jessie' (nke Disney hibere), Descendants (ebe ọ kpara agwa ka Carlos de Vil)

Ihe ndị mmadụ na-ekwu maka ọnwụ ya n'elu soshal midia

@sushiking28 kwuru na ọnwụ Boyce gbawara obi ya.

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

@gabriiellann kwuru na o cheta ka Boyce si makụọ nne ya ụbọchị ụkanne, ọnwụ ya na-agbawa ya obi.

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

@minyugenn kwuru na onweghị onye ga-adị ka nwanne ya nwoke a bụ Cameron Boyce nwụrụlanụ.

Skip X post, 4
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 4

@VictoryxoxFan kwuru bụ nnukwu onye ama ama n'ejije nke a mere ka obi gbawa ya.

Skip X post, 5
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 5

Akụkọ ndị ga-amasị gị: