Falz Talk: Ihe jịkọrọ Falz na Fela

Ndí otieguw Falz na Fela
Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Falz akpọnyela ọkụ na soshal midia ugbua maka egwu ọhụrụ o tiputere a kpọrọ 'Talk' nke na-ewu.

N'ime egwu ahụ o kwuru maka obodo Naịjirịa nakwa ihe ndị ndọrọndọrọ na-eme amasịghị ndị mmadụ.

Nke a mere na ụfọdụ ndị mmadụ atụnyerela ya na onye otiegwu megide gọọmentị bụ Fela Anikulapo-Kuti.

Dịka Major A siri kwuo, na ọ bụghị site n'uwe ka eji e ṅomi Fela

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Chemical Boy kọwara na Falz kwuru uche ya na-eneghi onye ọbụla nya n'ihu

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Lee ihe ndị jịkorọ Falz aha ya bụ Folarin Falana na Fela nke ndị mmadụ n'amaghị.

  • 1. Egwu
Fela Kuti

Ha na-eti egwu na-agba ndịọchịchị mmehie ha n'ihu. Fela gụrụ egwu dịka "Vagabond in Power" ebe Falz gụrụ "This is Nigeria".

  • 2. Ezenaụlọ ha
Skip Instagram post, 1
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 1

Ha abụọ si n'ezinaụlọ ndị welitere isi na Naịjirịa. Fela si n'ezinaụlọ Ransome-Kuti na-euw ewu ebe Falz si na nke Falana.

  • 3. Ejiji ha
Falz n'ime ihe onyonyo egwu ya bụ "This is Nigeria"

Ejiri eyighi uwe elu ahụ mara Fela mana Falz emmela otu ihe ahụ n'ime egwu ya "This is Nigeria"

  • 4. Nne ha abụọ nwere "Funmi" dịka aha ha.
Funmilayo Ransome-Kuti
Nkọwa foto, Funmilayo Ransome-Kuti
Skip Instagram post, 2
Hapụ Instagram ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of Instagram post, 2

Aha nne Fela bụ Funmilayo Ransome-Kuti ebe nne Falz bụ Funmi Falana.

Ihe ọzọ jịkọrọ ụmunwaanyị a bụ na ha bụ ndị a ma ama dịka ndị na-alụ ọgụ maka oke ruru onye bụ "Activist" na Bekee.

Akụko ndị ọzọ ga-amasị gị