Akụkọ dị mkpa n'ụtụtụ a: George Weah emeela ihe o jiri bụrụ dike

Mgbe e biputara ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Akụkọ ndị dị mkpa:

N'egwuregwu,

Weah George

Onyeisiala mba Liberia George Weah gbara ala ya bọọlụ ụnyaahụ mgbe ha na Naịjirịa sọkọtara mpi enyi na enyi na Monrovia.

Nke a mere iji kwanyere uwe nke akara ya bụ iri na anọ ugwu ikpeazu dịka ya bụ uwe ga-ala ezumike nka na Liberia.

Ọzọ,

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Aka na-achị Enugu steeti bụ Ifeanyi Ugwuanyi amanyela kọmitii ga-ahụ maka nwulite ọdọ ụgbọelu Akanu Ibiam dị n'Enugwu.

O kwuru na ọ dị mkpa ka ọdịda anyawu nwee ọdọụgbọelụ nke mba ofesi nakwa na ọ ga-ahụ na e mezuru ya.

Ndị Igbo
Nkọwa foto, Ọtụtụ ebe n'ala Igbo enweghị ihe gosiri ọrụ gọọmentị steetị ha maọbụ nke gọọmenti etiti

Gọọmentị etiti enyela steeti dị icheiche iwu ha ga-emezu maọbụrụ na ha chọrọ iketa oke n'ime ego akpọrọ Paris Club refund.

Ihe ndị a gụnyere ịkwụ ndịọrụ ụgwọ ọnwa nakwa ị kwụghachị ego niile ha bitere n'aka gọọmentị etiti

Na mba ofesi,

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Naanị otu ọdọ ụgboelu na-arụ ọrụ na mba Tripoli agbachiela n'abali Tuusde mgbe a tụrụ ya ogbunigwe.

Rue ugbua amabeghị ma o nwere onye nwụrụ maọbụ ihe mere mmebi na ya bụ ọdọ ụgbọelu.

Gee nkeji nke ụtụtụ a:

Aha nkeananụānụ, Akụkọ ga-amasị gị ị ga-achọ ikọ taa niile

Ihe onyonyo nke taa:

Aha nkeananụānụ, 'Not to young to run' abụghị maka ogbenye ọnụ ntụ - APC