'Chineke gị ka m nọ n'aka!' ka m tiri mgbe ụgbọala anyị danyere na mmiri

Mgbe e biputara ya

Ihe mberede ụgbọala mere n'ụbọchị Fraịde n'izu gara aga bụ nke ndị Ebonyi agaghị echezọ ngwa ngwa.

Ọ kachasị nwa ada Ezinne na ezinaụlọ ya dịka ihe ruru mmadụ iri abụọ na otu (21) nwụrụ mgbe ụgbọala bu ha danyere n'ime mmiri.

Ị ma na ma onyeisiala Muhammadu Buhari ma gọvanọ steeti ahụ bụ Dave Umahi zigara ezinaụlọ ndị ahụ ozi itiakan'obi.

Ebe a, Ezinne kọọrọ BBC Igbo ihe anya ya hụrụ mgbe ihe mberede ahụ mere

Gee ya n'uju:

Ọrụ a si n'aka Ebere Ekeopara x Vining Ogu