Ohafia killing: Gọọmenti gbatara anyị ọsọ enyemaka- Nwanne nne Friday

Mgbe e biputara ya

Ọnwụ nwaokorobia nwụrụ n'Ohafia ka na-agbawa ndị bee ya obi.

Onye ya na Friday bi n'Aba bụkwa nwanne nne ya ekwupụtala ihe ọ ma maka ọnwụ ya.

Gere ya ebe a.