You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Coronavirus: Dọkịnta na-arụ ọrụ n’ụlọ ọgwụ n’Amerịka n’oge a
Mgbe e biputara ya
Dkt Obinna Ibe, a ma ama dịka Obyno Daddy Muna na Kachi, bụ nwafọ Igbo na-elekọta ahụike ndị mmadụ n'Amerịka.
Ugbua Coronavirus malitere, ọ na-elekọta ndị nwere ọrịa. O kwuru ka ọnọdụ ya dị makwa ka ụbọchị si agara ya kamgbe nje jiri bata na mba Amerịka.
O kwukwara ka ndị be ya siri nabata ọrụ ya ugbua ma nyekwa ndị mmadụ ndụmọdụ etu ha ga-esi chekwa onwe ha n'oge a.
Ndị mere onyonyo: Chioma Nkemdilim Daramola na Chiemela Mgbeahuru.
- Uru dị n'akwụkwọ nri
- Ejirila n'ihi ekwurekwu gbagbuo mmadụ ise Rọshịa
- 'Anyị amaghị ihe bụ mmiri gọọmentị na ọwụwa anyanwụ'