Christmas Carol: Lee etu ndị dara ogbi si abụ abụ ekeresimesi
Mgbe e biputara ya
Emume egwu ekeresimesi e mere n'Anambra akpọrọ 'Anambra Carol' mara ala jijiji.
Ndị egwu dị icheiche pụtara ịgụ egwu ha mana ndị bụ ndị a na-agba nkiri bụ otu egwu ndị dara ogbi.
Lee etu ha si jiri mmegharị ahụ ha agụpụta egwu ekeresimesi.