Ministerial Screening: Ihe ụmụnwaanyị na-ekwu maka 'Ministerial screening

Mgbe e biputara ya

Site n'ụbọchị Wenezde, ndị Ụlọomeiwu Ukwu mere nnyocha ndị onyeisiala Muhammadu Buhari họputara dịka ndị ga-abụ mịnịsta.

Ha hapụrụ ọtụtụ ndị ha kpọpụtara aha ha ka ha gbucha ma lawa na azaghị ajụjụ ọbụla.

Na mkparịtaụka BBC Igbo na ụmụnwaanyị nwere n'Ọwụwa anyanwụ, ụfọdụ kwuru na etu ha siri mee ya adabaghị.

Mana ụfọdụ kwuru na ọ dabara.

Gee ihe ha kwuru n'uju.

Akụkọ ga-amasị gị