You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ebonyi state Gov.: Ọtụtụ ụmụakwụkwọ PhD gọọmentị na-azụ n'ofesi agụchala
Mgbe e biputara ya
Gọọmenti Ebonyi steeti ekwuola na ha chọpụtara n'ọtụtụ ndị ha na-azụ n'akwụkwọ na mahadum ala Bekee agụchaala akwụkwọ ma ka na-anakwa ego.
Nke a bụ ọnụokwu Emma Uzo bu odeakwụkwọ nta akụkọ Dave Umahi.