Ụmụaka mgbe gboo a wakarịrị ndị nke ugbụa n'anya?

Mgbe e biputara ya

E nwere ihe pụrụ iche dị n'etiti ụmụaka mgbe gboo na ụmụaka ụgbua? BBC Igbo gbara ụfọdụ ndị nne na nna ajụjụ gbasara ya bụ isiokwu. Gere ihe ha kwuru n'ihe nkiri a.

Akụkọ ga-amasị gị: