You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Coronavirus Lockdown: 'Gọọmentị Amerịka nyere anyị ihe anyị ga-eji nọrọ n'ụlọ'
Mgbe e biputara ya
Ọtụtụ ndị mmadụ na-ebe akwa na Naịjirịa na gọọmentị enyeghi ha ihe iti aka n'obi dịka e mechiri obodo n'ihi coronavirus.
N'oge a, ọtụtụ enweghi ọkụ ne be ha, ha enweghị ihe oriri nakwa ihe ndị ọzọ e ji enyere ndụ aka.
Mana ndị Naịjirịa bi na mba Amerịka na-ekwu na gọọmentị obodo ahụ nyere ha ihe niile dị ha mkpa iji nọrọ n'ụlọ.
Lee ezinụlọ a gwara BBC Igbo etu ha si nọrọ n'Amerịka.