E hiwere otu bọọlụ MFM iji nyere ndị okoroọbịa aka
Mgbe e biputara ya
Onye nkuzi otu egwuregwu bọọlụ MFM bụ Fidelis Ilechukwu sị na otu bọọlụ ya kwenyere inye onye ọbula ohere igosipụta akara aka ha.
Ọ gwakwara BBC Igbo na ndị otu ya anaghị akpa oke.
Ọ gara n'ihu kwuo na otu bọọlụ MFM anaghị enye ndị ogbu bọọlụ akaazụ maka inwe mmeri n'asọmpi ha.
