Whitemoney Exclusive: Ụmụnwaanyi na-emebu m akaja makana enweghi m ego, mana ugbua...

Aha onyonyo, Whitemoney Interview: Ya bụrụ na nna m agbapụghị hapụ anyị, agaghị abụ ihe m bụ taa
Mgbe e biputara ya

Ọ bụ White Money merịrị emume Big Brother Nigeria nke afọ 2021.

Dika ọ nọ n'ụlo ahụ, o so n'ime ndị mmadị kachasị ekwu maka ya.

Na mkparịtaụka a ya na BBC Igbo nwere, White Money kọwara etu o siri nwete aha ya, nakwa ọtụtụ ihe ndị ọzọ na-ada ebube ndị mmadụ amaghi maka ya.