Ndị Anambara pụtanụ tụọ vootu - Chukwuemeka Ezeife
Mgbe e biputara ya
Chukwuemeka Ezeife bụbu gọvanọ Anambara Steeti ekwuola na ọ dị ezigbote mkpa ka ndị Steeti ahụ mee ntuliaka n'ụbọchị Satọde.
Maazi Ezeife gara n'ihu kwuo na ọ bụ ndị chọrọ ka agharị ime ntuliaka n'Anambara na-akpa agwa ga-eme ka obi ndi mmadụ daa mba banyere ntuliaka a.
O kwukwara ọtụtụ ihe banyere ntuliaka a.
Gee ya ntị n'uju n'elu.
