You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Hank Anuku: Ihe mere m ji kọọ ụkọ na Nollywood
Mgbe e biputara ya
Hank Anuku onye na-eme ejije Nollywood kọọrọ BBC Igbo ihe iribama ndị mmadụ amaghị maka ya mbụ.
Otu n'ime ha bụ na ya bụ ụkọchukwu n'ihi na onyeisi ụlọụka Redeemed Christian Church of God bụ Pastor Enoch Adeboye nyere ya asambodo 'Theology'.
O kwukwara na ya bụ ejima, na ihe ndị ọzọ ọ gwabeghị onye ọbụla mbụ.
Ndị mere akụkọ a bụ Chiagozie Nwonwu na Vining Oguna Chimamaka Ihenacho.