You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Ọgbambọ: Ọdachi m nwere n’asọmpi bọọlụ nkata mere m ji hiwe Wakanow – Obinna Ekezie
Obinna Ekezie bụ onye a ma ama na bọọlụ nkata na mba Amerịka wụsara ọwa n’afọ 2005 sịte na mmerụ ahụ o nwetere dịka ọ na-asọ mpị.
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Obinna kwuru maka njem ya na NBA nakwa etu o siri hiwe ụlọọrụ ụgbọala a kpọrọ Wakanow na-ahụ maka nhazi njem n’elu ịntanetị n’Afrịka.
Ọ kọwakwara maka ụlọakwụkwọ ebe a na-amụ bọọlu nkata o mepere iji kuziere ndị mmadụ ihe nakwa nyere ha aka.
Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Obinna kwuru maka njem ya na NBA nakwa etu o siri hibe ụlọ ọrụ Wakanow, bụ mbụ n’ulo ọrụ na-ahụ maka nhazi njem n’elu ịntanetị n’Afrịka.
Ọ kọwakwara maka ụlọakwụkwọ ebe a na-amụ bọọlu nkata o mepere iji ji ihe ọ ma mepere ndị mmadụ ụzọ.