Barber Shop: Ụlọọrụ ebe a na-eyi 'Suit' akpụ isi

Aha onyonyo, E ji m ịkpụisi a were zụọ onwe m n'akwụkwọ
Mgbe e biputara ya

Kootu bụ uwe eji mara ndị na-arụ ọrụ n'ụlọọrụ dịka ụlọ akụ, kama ndị ntoroọbịa a ji ya arụ ọrụ aka.

Azubuike Jonathan na Thankgod Nweze bụ ndị na-arụ n'ebe a na-eyi kootu akpụ isi ekwuola ihe mere ha jiri bido ya.

Lee etu ha sị arụ na ihe ndị mmadụ na-ekwu maka ha.