You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Atara m ahụhụ tupu mụ na Zoro, Kizz Daniel, Sakordie na ndị ọzọ malite ọrụ - Kemzart
Mgbe e biputara ya
Adiukwu Daniel Nkemakolam ama dịka Kemzart akụwala akụoyibo nsugbe gbasara mmasị o nwere n'ọrụ ya.
O meerela ndị a ma ama dịka Zoro, Rudeboy, King Perry na Kizz Daniel ihe onyonyo.
Ọ kọwara etu mmasị o nwere n'ọrụ a si duru ya bata Legọs ma na-eme ọfụma n'ọrụ aka ya.
Kirie onyonyo ya n'uju n'elu.