You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Menstruation: Akụkọ ụgha niile a na-akọrọ ụmụ nwaanyị maka oge nsọ ha
Mgbe e biputara ya
Akụkọ a bụ maka ịgba akụko ụgha niile a na-akọ maka oge nsọ ụmụ nwaanyị n'anwụ.
Na-agbanyeghị na ọtụtụ akụkọ ụgha ndị a abụrụla ihe ọjọọ gbara afọ bụrụ omenala, akụko a ga-esite na mgbọrọgwụ ha ropu ha.