Victor Umeh: Lee ihe ndị ọchịchị anyị kwesịrị ime ka udo na ọganihu bata Naijirịa

Aha onyonyo, Ndị na-achị Igbo kwesiri ịkata obi na-ekwu okwu ịchekwa oke Ndigbo - Vitor Umeh
Mgbe e biputara ya

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo mere Maazị Victor Umeh bụbu onyeisi patị All Progressives Grand Alliance (APGA) kwuru maka mkamkpa niile na-akpa na Naịjirịa ugbua ọkachasị etu o siri metụta agbụrụ ndị na-achọ oke ha.

O kwukwara etu gọọmentị Naịjirịa ga-esi kwụsị mkpamkpa a niile.

Gee ntị n'okwu ya.