Tallest man in Imo state: 'Ogologo m na-echu ụmụnwaanyị ụra mana...' - Chigozie Isuemenyi

Aha onyonyo, Tallest man in Imo state: 'Ogologo m na-echu ụmụnwaanyị ụra mana...' - Chigozie dị afọ 29
Mgbe e biputara ya

Chigozie Isuemenyi kwuru na ọ bụ nwoke ka to ogologo n'Imo steeti.

O kwuru na ọ dị ogologo ruru 7 ft'.

Ọ gwara BBC Igbo etu o si too, etu ndị mmadụ si akpaso ya agwa dịka nwoke kacha to ogologo n'Imo steeti.

Chigozie kwuru na o nwere ihe na-adọghachite ya azụ agbanyeghị na o toro ogologo n'echu ụmụnwaanyị ụra.

Gere ya ntị n'uju n'ihe nkiri a dị ebe a.

Ndị mere akụkọ a bụ Chioma Obianinwa na Chiemela Mgbeahuru.