World Blood Donor Day: Tupu inye mmadụ ọbara, buru ihe ndị a n'obi
Mgbe e biputara ya
Ọbara bụ otu njirimara onye dị ndụ. Kama ụfọdụ ọrịa na ihe mberede na-eme ka ọbara nọ n'ahụ mmadụ pee mpe.
Akụkọ a ga-akọwara gị mkpa ọ dị na ndi mmadụ nyere ọbara ha n'efu iji zọọ ndụ ndị mmadụ.