You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Ndị omeiwu Naịjirịa na-aghọrọ onwe ha aghụghọ ịsị na ha ga-edegharị akwụkwọ iwu'
Mgbe e biputara ya
Mana Tony Nnadị bụ ọdeakwụkwọ ndị Lower Niger Congress bụ otu agburu di icheiche na Naịjirịa gbakọrọ ọnụ si na "ndị omeiwu ahụ na ndị Gọvanọ na-aghọrọ onwe ha aghụghọ".
Ọ sị na "ikike ndị omeiwu erughị na ịdegharị akwụkwọ iwu Naịjirịa maka na ọ bụ ya bụ akwụkwọ iwu nyere ikike ihiwe ha".
Gee ya.