You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Etu e si gbuo di anyị, ụmụ anyị na ụmụnne anyị n'Ebonyi'
Mgbe e biputara ya
Akụkọ mwakpo ndị a na-eche na ha bụ ndị ọchị ehi wakporo obodo atọ n'ime Ebonyi steeti ka na-apụta.
BBC Igbo gara Nkalaha gaa nụta n'ọnụ ndị o metụtara.
Lee ihe ha kwuru.