Ruka Olalere: Amụru m n'ala Igbo, etoro m ebe a,ịhapụ ala Igbo ga-ahịa m ahụ

Mgbe e biputara ya

Ruka Olalere bụ nwaanyị Yoroba bi n'ala Igbo ekwuola na ala Igbo amaka mma.

Olalere kwuru na o nweghị nsogbu ọbụla dịrị'onye abụghị Igbo bi n'ala Igbo dịka o kwuru na ya na ndị Igbo na-ebi ka nwanne.

Gee ihe o kwuru n'uju n'ihe nkiri a: