Coronavirus update: Ndị Naịjirịa sị na ha achọghị 'lockdown' ọzọ dịka Covid-19 malitere mụbawa ọzọ
Mgbe e biputara ya
Ufọdụ ndị Naịjirịa agwaala BBC na ha achọghị 'lockdown' ọzọ n'agbanyeghị na coronavirus jizi ike abịa.
Nke bịara dịka ihe karịri mmadụ puku butere ya bu nje n'ụbọchị Tọzde.