You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Ụgwọ ezighi ezi anyị na-akwụ karịrị akarị' - Ndị gwongworo nọchiri ụzọ n'Ọnịcha
Mgbe e biputara ya
Osote onyeisi ndị na-anya gwongworo n'Ọnịcha bụ Boniface Ezekwesiri sị na ihe butere ngagharịiwe ha bụ maka
"ego ekwesighi ekwesi na-akwụghị ọtụ nke ana ana ndị ọkwọụgbọala Tipa n'Anambra steeti".
Ezekwesiri bụ Osote onyeisi ndị "Great Tipper Drivers Association of Nigeria", mpaghara nke Ọnịsha sị n'ụbọchị Fraịde gara aga ka otu ndị bịara ịna ha ego ụtụisi ọzọ.