You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Etu m siri mụta ịsụ asụsụ itoolu n'agbanyeghị na ahapụbeghị m Naịjirịa - nwata akwụkwọ UNN
Mgbe e biputara ya
Chisimdi bụ nwata akwụkwọ mahadum dị afọ 20 na-asụ asụsụ itoolu n'agbanyeghi na ahapụbeghi Naịjirịa.
Ọ sị na njem ya na asụsụ malitere dịka mmadụ nyere ya ihe nkiri eji asụsụ Koria mee.
Asụsụ Chisimdi na-asụ ugbua gunyere French, Jaman, Koria, Spanish, Igbo, Bekee na ndi ọzọ.
Ọ sị na ya na-amụ etu e si asụ Yoruba ugbua.
Gee akụko ya n'uju.
Akụkọ a si n'aka Nnamdi Agbanelo na Chimezie UcheAgbo