"Idemmiri tara isi ụmụ m atọ"
Mgbe e biputara ya
Nwoke ụmụ ya atọ nwụrụ n'ide mmiri na Jigawa ebela akwa arịrị maka ụmụ ya atọ nwụrụ n'idemmiri bịakutere ebe ha bi.
"Kwa ụbọchị ka m na-ebe akwa, tụmadị mgbe m si ọrụ lọta", Yakubu so na mmadụ 25,000 idemmiri chụpụrụ n'ebe ha bi.