'Petroleum Industry Bill' enwebeghi oke ihe o merela na ndụ ndị Niger-Delta

Mgbe e biputara ya

Onye omeiwu bụ Henry Nwawuba ji ọkwa osote onyeisioche kọmitii na-ahụ maka 'Niger-Delta Affairs' ekwuola uru iwu 'Petroleum Industry Bill' bara.

Ọ sị na ndị mmadụ si na mpaghara Niger-Delta eribeghi ezi uru kamgbe afọ 2008 ha malitere ikwu okwu banyere iwu a.

Nwawuba sị na iwu ga-enye aka ileba anya n'ihe banyere ọkụ latrik, okporoụzọ, mmiri ọṅụ nakwa iwulite ndụ ndị mpaghara Niger-Delta.

Ọ sị na mere iwu a na mbụ ma zigara ya Onyeisiala, na ọ jụrụ itinye ya aka ma zighachị ya ugbua sị ha lebagharịa ya anya.

Kirie ihe o kwuru n'uju;

Akụkọ ndị ga-amasị gị: