Emma Ugboaja ekwuola mgbe gọọmentị ga-ebuda ọkụ latrik
Mgbe e biputara ya
Abụbụọrụ nke otu NLC na TUC kwadoro ịme na mbido izu agaghịzi ka-esi tụ anya n'ihi na ha na gọọmentị etiti nwere nzụkọ imeụlọ ma nwee mkpebi dị icheiche.
BBC Igbo na onye ọdeeakwụkwọ otu NLC bụ Emma Ugboaja nwere mkparịtaụka ebe ọ kọwaara anyị ihe gọọmentị kwuru.
Lee ihe o kwuru n'uju n'ime ihe onyonyo a.