Gịnị na-esere Mike Ezuruonye na Kunle Afolayan?

Mgbe e biputara ya

Mike Ezuruonye kwuru na ọ wụsala ihe mere n'etiti ya na Kunle Afolayan n'ihi na ndị mmadụ rịọrọ ya ka o wetuo obi.