Ihe Massob kwuru maka October 1
Mgbe e biputara ya
Ọnụ na-ekwuru ndị Massob bụ Samuel Edeson kwuru na ọ dịghị mma ịgwa ndị Igbo ka ha nọrọ n'ụlọ n'ụbọchị Okutoba 1.
O kwuru na ime otu a bụ ịkwanyere Naịjirịa ugwu karịa Biafra