You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Etu e si hibe iwu a na-ese okwu n'Imo
Mgbe e biputara ya
Onye ndụmọdụ onyeisi ndị omieiwu n'Imo steeti banyere mgbasa ozi bụ Emeka Ahaneku gwara BBC na iwu na-ese okwu na steeti ahụ abụghị iwu ọhụrụ.
Maazị Ahaneku sịrị na ọ bụ n'ọchịchị Emeka Ihedioha - bụ onye ụlọikpe ukwu na Naịjirịa chụtụrụ n'ọchịchị - ka iwu a malitere njem.