You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
'Arthur Eze meruru ala maka ịkpọrọ ndị Eze Igbo bịa Abuja na-enweghị ikike'- Chris Ngige
Mgbe e biputara ya
Minista na-ahụ maka ọrụ na Naịjirịa bụ Chris Ngige akọwarala BBC Igbo ihe bụ isiokwu dị n'etiti ya na Arthur Eze.
O kwuru na Eze bụ ezi enyiya kemgbe ụwa tụwa ma kwuo na ihe ha ji akwata isi ugbua bụ na ọ gwara Eze ya wepụ aka na ndọrọndọrọ ọchịchị, ọ kachasị ihe gbasara ndị Igwe iri na abụọ gara njem n'Abuja ikele onyeisiala nke Ngige kwuru na ọ magbughị onwe ya.
Ọ sị na okwu ya mere ka Eze kpọọ ya iyi dị icheiche.
Lee ihe o kwuru n'uju.