Samuel Edeson: Nnamdi Kanu enweghị ikike ịgbanwe Ọkọlọtọ Biafra

Aha onyonyo, Samuel Edeson: Nnamdi Kanu enweghị ikike ịgbanwe Ọkọlọtọ Biafra
Mgbe e biputara ya

Ọnụ na-ekwuru otu ọzọ na-achọ Biafra bụ Massob bụ Comrade Samuel Edeson, ekwuola na ihazigharị Ọkọlọtọ Biafra "abụghị okwu otu onye ga-ebi."